Alụm di na nwanyị bụ otu n’ime ihe ndị na-ekewa ndị Amerịka. Ụfọdụ, tụmadị ndị ụka, na-ekwu na nwoke na nwoke ịlụrita onwe ha bụ ịmerụ ala. N’okwu ọ gwara ndị nta akụkọ ụnyahụ bụ Nwenezdee, onye isi ala mba Amerịka, bụ Barack Obama, kwuru na ya kwenyere ka nwoke na-alụ nwoke ibe ya, ma ọ bụ ka nwanyị na-alụ nwanyị ibe ya.

Nke a mere ka o mechara mkpụrụ abalị abụọ osote ya, bụ Joe Biden, gwara ndị nta akụkọ na ya na onwe ya kwenyere n’otu ihe ahụ.

Alụm di na nwanyị bụ otu n’ime ihe ndị na-ekewa ndị Amerịka. Ụfọdụ, tụmadị ndị ụka, na-ekwu na nwoke na nwoke ịlụrita onwe ha bụ ịmerụ ala.

Gọvanọ Mitt Romney, onye ji aha ndị otu Rịpọblikan azọ ọkwa onye isi ala, sị n’alụm di na nwanyị kwesịrị ịdị nanị n’etiti nwoke na nwanyị.

Chidi Igwe, Canada
Saturday, 12 May 2012 00:00
 
 

PROMO

learn 2001848 640

 

FREE PROFESSIONAL WEB DESIGN FOR 30 PEOPLE

Website Plaza is a Regina-based website designer serving in Saskatchewan since 2009.

We are here to provide real help to people, new (starting small) businesses, community associations, churches, small not-for-profit organizations to strengthen their presence and take advantage of the cyberspace and social media for their own growth.

If you need a professionally done website for FREE, contact us today (info@websiteplaza.net or 306-581-4493)!

SUPPORT THIS PROJECT

UNESCO SAYS THAT IGBO WILL GO EXTINCT. WE SAY NO.



Ala Naịjirịa eweputego taa bụ Mọnde, abalị 29 nke ọnwa Mee, dịka ụbọchị ezum-ike ndị ọrụ maka mmemme ọchịchị onye kwuo uche ya. Ozi anyị nwe...

Nnamdi Kanu enwerego onwe ya

Site na mkpebi onye okaịpke ukwu nyere n’ụlọ ikpe Hayị Kọt dị n’Abụja, isi obodo ala Naịjirịa, otu nwaafọ Igbo ụwa niile ma ama maka mbọ Ọ n...

Onye isi ala Naịjirịa, Muhammadu Buhari, ekwupụtala ka ọdị ya n’obi n’ọzi mgbaru nye ezin’ụlọ Dasuki,gọọmenti nandịSteeti  Sokoto niile maka...

More From: Afrika Nigeria

GERE EKWE NTI

GERE AKUKO UWA

UNESCO SAYS THAT IGBO WILL GO EXTINCT. WE SAY NO.



News in Igbo Language. All Rights Reserved. Designed & Powered by