Onye isi ụlọ nzụkọ sinet, Bukola Saraki, ewubego amụma O ji enyere ndị ntorobịa aka, ma kwe nkwa ịnye mmadụ puku iri anọ ọrụ na nke onwe ya.

N’okwu ya n’oge emume a nke ndị bịara ya gụnyere,gọvanọ Steeti Kwara, Maazị Abdulfatah Ahmed, ụfọdụ ndị ụlọ nzukọ omeiwu nke gọọmenti etiti, na ọnụ na-ekwuru ụlọ nzukọ Steeti Kwara, Dr Ali Ahmad.                   

Maazị Saraki gwara ndị ndu otu ndọrọ ndọrọ ala Naịjirịa ka ha gbaa mbọ na-enye ndị ntorobịa ọrụ iji belata oke enweghị ọrụ nke di n’ala Naịjirịa.

Okwukwara n’ịkwado ndị gọọmenti steeti ka ha na-aga n’ihu n’ikwado iwulite ndị ntorobịa bụ mkpebi nke ọchịchị ya.

PROMO

learn 2001848 640

 

FREE PROFESSIONAL WEB DESIGN FOR 30 PEOPLE

Website Plaza is a Regina-based website designer serving in Saskatchewan since 2009.

We are here to provide real help to people, new (starting small) businesses, community associations, churches, small not-for-profit organizations to strengthen their presence and take advantage of the cyberspace and social media for their own growth.

If you need a professionally done website for FREE, contact us today (info@websiteplaza.net or 306-581-4493)!

SUPPORT THIS PROJECT

UNESCO SAYS THAT IGBO WILL GO EXTINCT. WE SAY NO.



Ala Naịjirịa eweputego taa bụ Mọnde, abalị 29 nke ọnwa Mee, dịka ụbọchị ezum-ike ndị ọrụ maka mmemme ọchịchị onye kwuo uche ya. Ozi anyị nwe...

Nnamdi Kanu enwerego onwe ya

Site na mkpebi onye okaịpke ukwu nyere n’ụlọ ikpe Hayị Kọt dị n’Abụja, isi obodo ala Naịjirịa, otu nwaafọ Igbo ụwa niile ma ama maka mbọ Ọ n...

Onye isi ala Naịjirịa, Muhammadu Buhari, ekwupụtala ka ọdị ya n’obi n’ọzi mgbaru nye ezin’ụlọ Dasuki,gọọmenti nandịSteeti  Sokoto niile maka...

More From: Afrika Nigeria

GERE EKWE NTI

GERE AKUKO UWA

UNESCO SAYS THAT IGBO WILL GO EXTINCT. WE SAY NO.



News in Igbo Language. All Rights Reserved. Designed & Powered by