Ụmụ nne Abrahamụọgụ Aṅụsịobi Madụ. Anya mụ ahụla ihe! Anya mụ hụrụ elu igwe, mana ụkwụ mụ apụghị ịkpasa ya. Anya mụ hụrụ ntụrụzịza ugwu ma na ọkpa mụ apụghị ịkpatụ ya. Anya mụ na-ele anyanwụ anya ugbu a, mana aka mụ apụghị ịkpasa ya, nke ụkwụ mụ ji ga imetu ya.

Igwe bụ ike. A nyụkọ amịrị ọnụ ọ gbọ ụfụfụ. Njikọ ka. Igbo kwenu! YAA! Ụmụ Igbo Ụmụ Chukwu, Ọ bụ onye ga-ekewa anyị na Chi anyị? Ọ dịghị onye pụrụ Igbochi ọlụ ọma Chukwu ụmụ Igbo ka ọ ghara ịga n’iru/ihu. Ọ bụ onye ga-eburu mmụọ ntigharị anya...

Eeekwa! Mberede nyịrị dike. Ọ bụkwa mberede ka e ji amata nwa dike. Ọ bụ ihe nwute na ụmụ mmadụ bịara ịgba ọsọ maratọnụ, na ndị bịara ikiri ha ka ndị omekaome lara ndụ ha n’iyi site n’ịgba ogbunigwe n’abọ nke merụrụ ọtụtụ ụmụ mmadụ ahụ.

Igbo bụ Igbo na-atụ ilu sị na ọ bụghị otuu akị-ilu na-ada na ntị ka ọ na-atọ n’ọnụ,HO! HA! Nke a na-akọwa na onye ihe dị mkpa na-eji ire ụtọ, ire ọma were na-arịọ ka e nyere ya aka gboo mkpa dakwasịrị ya.

PROMO

learn 2001848 640

 

FREE PROFESSIONAL WEB DESIGN FOR 30 PEOPLE

Website Plaza is a Regina-based website designer serving in Saskatchewan since 2009.

We are here to provide real help to people, new (starting small) businesses, community associations, churches, small not-for-profit organizations to strengthen their presence and take advantage of the cyberspace and social media for their own growth.

If you need a professionally done website for FREE, contact us today (info@websiteplaza.net or 306-581-4493)!

SUPPORT THIS PROJECT

UNESCO SAYS THAT IGBO WILL GO EXTINCT. WE SAY NO.



Ala Naịjirịa eweputego taa bụ Mọnde, abalị 29 nke ọnwa Mee, dịka ụbọchị ezum-ike ndị ọrụ maka mmemme ọchịchị onye kwuo uche ya. Ozi anyị nwe...

Nnamdi Kanu enwerego onwe ya

Site na mkpebi onye okaịpke ukwu nyere n’ụlọ ikpe Hayị Kọt dị n’Abụja, isi obodo ala Naịjirịa, otu nwaafọ Igbo ụwa niile ma ama maka mbọ Ọ n...

Onye isi ala Naịjirịa, Muhammadu Buhari, ekwupụtala ka ọdị ya n’obi n’ọzi mgbaru nye ezin’ụlọ Dasuki,gọọmenti nandịSteeti  Sokoto niile maka...

More From: Afrika Nigeria

GERE EKWE NTI

GERE AKUKO UWA

UNESCO SAYS THAT IGBO WILL GO EXTINCT. WE SAY NO.



News in Igbo Language. All Rights Reserved. Designed & Powered by