E kwuwaala mkpa ọ dị, ma kpọkwa oku ka e guzogide omenala ndị ahụ megidere ikike dịịrị ụmụnwaanyị.
- Izunna Okafor, Awka
-
COMMENTS
O weghị oge onye isi ọchịchị mba Spen, Mariano Rajoy, kwuchara na Spen ga-eweghara ọchịchị...
Mba Amerịka amalitego ime nnyocha iji mata otu mmiri siri ba n’opi ugbọgụrụ.
Onye minista nke ntà n'ala anyị na-ahụ maka ihe ndị a na-egwuputasị n'ala bụ Dọkịnta Ibe Kachiukwu edegarala...
Ọkaịkpa pụrụ ịche ahụ a họpụtara na mba Amerịka ka o mee nnyocha maka ebubo ahụ a na-ebo onye isi ala Amerịka...
Aka na-achị steeti Anambra bụ gọvanọ Willie Obianọ ekwupula nkwado ọchịchị ya nye ndị ọrụ ugbo...
N'ihi ntụli aka na-akpụdobe nso na steeti Anambra, na iji hụ na ihe niile gara nke ọma, aka na-achị steeti ahụ bụ...
Ndị agha iyi egwu egbuona ịhe karịrị mmadụ 60 na Kabul yana Ghor. N’ụbọchị Fraịdee, abalị 20 nke ọnwa Ọkụtoba...
Otu Ọhaneze Ndị Igbo n'ala anyị akatọọna nkwuwa ahụ ndị ọrụ agha ala anyị kwuwara bụ nke sị na otu 'Indigenous...
Nwunye aka na-achị steeti Anambra bụ Oriakụ Eberechukwu Obianọ akpọkuola ndị ụka Kraịst ka ha jisie ike...
Ekele bụ ụzọ mmadụ si ekwupụta ma ọ bụ egosipụta ka obi dị ya nyegara mmadụ ibe ya...
O peka mpe, mmadụ asatọ anwụọna, ebe ịhe karịrị mmadụ iri na abụọ merụrụ ahụ na Manhattan, na New York.
E kwuwaala mkpa ọ dị, ma kpọkwa oku ka e guzogide omenala ndị ahụ megidere ikike dịịrị ụmụnwaanyị.
A kpọkuola ụmụafọ steeti Anambra bi n'ebe dị iche iche n'ala Naịjiria na na mba ofesi ka ha lataruo ụlọ ma nọrọ n'obodo ha wee merube mmemme ekeresimeesi a.
A kpọkuola ndị ụka n'ụwa gbaa gburugburu ka ha na-ejigide akparamagwa ezi onye otu Kraịstị ma na-egosipụtakwa nke ahụ n'ebe ọbụla ha hụtara onwe ha.
Aka na-achị steeti Anambra bụ gọvanọ Willie Obianọ ekwuwaala hoohaa na o nweghị ihe ọbụla ga-eme ka ọ gbahapụ otu ndọrọ ndọrọ APGA, baa otu APC.
Otu ahụ jikọtara ndị gọvanọ mpaghara ndịda-ọwụwa anyanwụ na ndịda-ndịda anyanwụ ala Naịjiria akpọkuola gọọmenti etiti ka ọ tụgharịa uche banyere ndị mpaghara ahụ, cheta ha, ma gbatara ha ọsọ enyemaka.
4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com