Ala Naịjirịa anabatala ndị ọrụ ubi si mba Rọshịa

Ala Naịjirịa anabatala ndị ọrụ ubi si mba Rọshịa

Nov 14, 2016 - 06:55
Jan 20, 2021 - 06:58
 0
Ala Naịjirịa anabatala ndị ọrụ ubi si mba Rọshịa

Osote onye isi ala bụ Yemi Osinbajo, ekuola n’Ọ ka mma ịkwado ọrụ ubi n’ime obodo karịa ịtụbata ngwa ahịa nke agaghị enye aka na mgbanwe ego.

Osinbajo mere ka A mata nke a mgbe Ọ nabatara ndị mba Rọshịa dunyere, nke onye ndu ha bụ onye minista ọrụ ugbo mba Rọshịa, Maazị Alexander Tkachev, bụkwa onye isi oche nke otu kọmishọn jikọrọ Naịjirịa na Rọshịa.

Ọka mmụta Osinbajo kwuru sị na:

"Ọnụ ahịa mmanụ agbatuola nke ukwu, ma A kana agbanwekwa ukwutukwu ego maka ịzụta nri na mba ofesi, ma anyị nwere ọtụtụ ala dị mma maka ọrụ ubi. Nke a enweghị uru ọ bara ma ọ buru n’anyị anaghị akọ ịhe n’ala ndị a."

Osote onye isi ala gwara ndị ọrụ ụbi ahụ si mba Rọshịa ka ha bịa malite ọrụ ụbi n’ala Naịjirịa,were na-akọpụta ma na-ebupukwa ịhe ha wepụtara.

What's Your Reaction?

like

dislike

love

funny

angry

sad

wow

Chidi Igwe I was born in Nigeria and trained in Canada. With a Master of Arts in linguistics from the University of Regina, and PhD from Dalhousie University, I am currently an Assistant Professor at the University of Regina. I have taught French language and linguistics in various institutions, including the French Language Centre, Awka and Dalhousie University, Halifax. I am the author of Taking Back Nigeria from 419, published in 2007, and many scholarly articles in reputable academic journals. I am a passionate servant of the people.