Biafra: Taa Ka Igbo Kwekọrịtara Ịhapụ Ala Naịjiria

Biafra: Taa Ka Igbo Kwekọrịtara Ịhapụ Ala Naịjiria

N'ụbọchị taa n'afọ 1967, ka Dim Chukwuemeka Ọdụmegwu Ojukwu na ndị ọchịchị ọdịnala ndị Igbo kwekọrịtara na ha ga-ahapụ Naịjirịa ma nọọrọ onwe ha dịka otu obodo bụ Biafra.
Nke a butere agha Biafra nke ihe karịrị nde mmadụ atọ nwụrụ n'ime ya.

Ka mkpụrụobi ndị a nwụrụ nn'agha Biafra na ndị agụụ gburu oge ahụ zuo ike na ndokwa n'ime Onyenweanyị. Isee....