Ihe mberede ugboelu egbuola mmadu 120 na Pakistan

Ihe mberede ugboelu egbuola mmadu 120 na Pakistan

Ihe mberede ugboelu egbuola mmadu 120 na Pakistan

Ozi anyị siri n’aka ndị MSNBC nwete n’akọwa na otu ụgbọelu bu ihe karịrị mmadụ 120 dara n’ihe mberede ụgbọelu na Pakistan. Ihe mberede a mere na Fraịdee, ka yabụ ụgbọelu na-akwado ifeda n’otu ọdụ ụgbọelu dị na Islamabad, isi obodo Pakistan.

A ka na-eme nnyocha maka ighọta ihe kpara ihe mberede a. Mana a na-akọwa na ajọ ọnọdụ ihu eluigwe, nke a hụtara mgbe ihe a mere, nwere ike iso n’ihe ndị kpatara ihe mberede a. Ihe karịrị mmadụ 120 nwụrụ.