Donation Report for September 2017

TRANSPARENCY REPORT: "We asked for $100 but got $0"

Ndi Igbo, udo diri unu!

Izunna Okafor joined the Igbo Radio in August 2017. He is based in Awka and is covering the whole of Anambra State for us. On average, Izunna writes 25 articles per month in Igbo language, which you can enjoy on this website. We reached out to Ndi Igbo and asked 10 people to donate $10 USD each so that we could give Izunna at least $100 honourarium every month for him to remain excited and continue to write these articles that promote the Igbo language.

We are reporting that we received $0 and gave Izunna nothing at all last month.

But Izunna continues to write because he too knows that it is not about the money. It is about knowing that he is making a difference, trying to preserve his own Igbo language, the language that our ancestors gave to us.

Please SUPPORT US IN OCTOBER by clicking on the image to the right!

Ome ihe jide ofo!

Ị mela were wetara anyị egwu Chief Stephen Osita Ọsadebe, ọ gụrụ maka Ome ife jide Ọfọ. Nke a na-akọwa n’asụsụ Igbo kajara akaja. Jita Mazị Stephen Osita Ọsadebe na-agbawa isi. Egwu ya dị egwu!

Ọ jụrụ sị na ebe nwa-nne na nwa-nne na-eri ihe a sị ka ebute ọkụ, a na-ele ya o bu nsi? N’iwe nwa-nne na nwa-nne anaghị eru n’ọkpụkpọ cha cha! N’ewu tara ahụ na nwa-nne na nwa-nne na-abọ ya. N’ozu sibe usi n’ọ bụ nwa-nne ka a na-akpọ, kpọm kwem! Ọ chụ nwa-ọkụkọ nwe ada. Nwa-ọkụkọ nwe kwa nwe nwe ọsọ ya. Anya ukwu adịghị mma cha cha!

Okwu Chief Stephen Osita Ọsadebe bụ abụ ọma dị nsọ bụrụ kwa eziokwu. Chukwu Ụmụ-Igbo chebere anyị ya nche, mgbe nile! Ma na ndụ ma n’ọnwụ, Chief Osita Ọsadebe bụ agụ Igbo na-eche mba!

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Support Us

Copyright © 2017 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by WEBSITE PLAZA.