Donation Report for September 2017

TRANSPARENCY REPORT: "We asked for $100 but got $0"

Ndi Igbo, udo diri unu!

Izunna Okafor joined the Igbo Radio in August 2017. He is based in Awka and is covering the whole of Anambra State for us. On average, Izunna writes 25 articles per month in Igbo language, which you can enjoy on this website. We reached out to Ndi Igbo and asked 10 people to donate $10 USD each so that we could give Izunna at least $100 honourarium every month for him to remain excited and continue to write these articles that promote the Igbo language.

We are reporting that we received $0 and gave Izunna nothing at all last month.

But Izunna continues to write because he too knows that it is not about the money. It is about knowing that he is making a difference, trying to preserve his own Igbo language, the language that our ancestors gave to us.

Please SUPPORT US IN OCTOBER by clicking on the image to the right!

Njikọ aka ndị agha nchekwa akatọọla ịgbasara ọha n’eze okwu asị

Otu jikọtara ndị nchekwa Naịjiria bụ JTF n’olu ịchafụ na steeti Kano akọwaala ya dịka okwu asị akụkọ a na-ekesa na e jidela ụmụ agbọghọ iri n’isii ndị e chere na ha bụ ụmụ akwụkwọ Chibok a tọọrọ ga n’oke ọhịa Sambisa.

Otu jikọtara ndị nchekwa Naịjiria bụ JTF n’olu ịchafụ na steeti Kano akọwaala ya dịka okwu asị akụkọ a na-ekesa na e jidela ụmụ agbọghọ iri n’isii ndị e chere na ha bụ ụmụ akwụkwọ Chibok a tọọrọ ga n’oke ọhịa Sambisa.

Onye na-ekwuru ndị ọrụ nchekwa a okwu bụ Captain Ikechukwu Eze kpọkuru ụmụ amala Naịjiria ka ha were akụkọ a dịka nke n’abọghị eziokwu. Ọ kpọkukwara ndị nta akụkọ ma dụọ ha ọdụ ka ha mee ezigbo nchọpụta tupu ha agbasara ọha n’eze ozi nwere ike ibute ọgbaghara.

www.igboschool.org

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Support Us

Copyright © 2017 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by WEBSITE PLAZA.