Donation Report for September 2017

TRANSPARENCY REPORT: "We asked for $100 but got $0"

Ndi Igbo, udo diri unu!

Izunna Okafor joined the Igbo Radio in August 2017. He is based in Awka and is covering the whole of Anambra State for us. On average, Izunna writes 25 articles per month in Igbo language, which you can enjoy on this website. We reached out to Ndi Igbo and asked 10 people to donate $10 USD each so that we could give Izunna at least $100 honourarium every month for him to remain excited and continue to write these articles that promote the Igbo language.

We are reporting that we received $0 and gave Izunna nothing at all last month.

But Izunna continues to write because he too knows that it is not about the money. It is about knowing that he is making a difference, trying to preserve his own Igbo language, the language that our ancestors gave to us.

Please SUPPORT US IN OCTOBER by clicking on the image to the right!

Ndi agha oma-mmiri nke Nigeria enyefela ndi Russia 15 n'aka ndi uwe ojii

Ndị agha ogbu-na-mmiri nke ala Nigeria, Nigerian Navy, na bekee, enyefego mmadụ 15 ndị Russia n’aka ndị uwe ojii nke Nigeria.

N’abalị 19 nke ọnwa ọkụtoba afọ 2012, ndị agha ọma-mmiri nke Nigeria jidere mmadụ 15 ndị Russia ebe ha na-akwọ ụgbọ-mmiri Myre Seadiver na mpaghara mmiri oshumiri nke ala Nigeria.

Mgbe ha nyochara ụgbọ-mmiri ahụ ọfụma, ndị agha Nigeria chọpụtara na nanị egbe na ngwa ọgụ juputere ụgbọ-mmiri ahụ.

A gụtara ya ọtụtụ egbe agha AK47 yana mkpụrụ mgbọ 3,643, ọtụtụ egbe agha MR1 na mkpụrụ mgbọ 4,955.

Otu n’ime ndị isi ndị agha ọma-mmiri nke Nigeria, Commodore Martins Njoku, kwuru na ha na-enyefe ndị Russia ahụ n’aka ndị uwe ojii n’usoro iwu ala Nigeria:

 “We have been doing preliminary investigation as to why they were on our water… according to the constitution, the Navy is handing them over to the Nigerian Police to continue the investigation.”

Commodore Njoku nyefere akwụkwọ njem (passport) ndị ahụ, yana igodi e ji agbaghe ụgbọ-mmiri ahụ n’aka onye osote onye isi ngalaba ndị uwe ojii na-ahụ maka igwu ojoro (Police Special Fraud Unit), bụ Zubairu Muazu.

Mazi Muazu kwuru na ndị uwe ojii ga-anwa oko ha ịchọpụta ịhe ụgbọ-mmiri ahụ bu nani ngwa agha bịara ime na Nigeria.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Support Us

Copyright © 2017 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by WEBSITE PLAZA.