A Kpokupla Ndị Anambra Ka Ha Makụọ Otu Ndọrọ Ndọrọ APGA...

A kpọkuola ụmụafọ steeti Anambra na ndị Igbo gbaa gburu gburu ka ha makụọ, bata ma were otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị APGA dịka otu ndọrọ ndọrọ ha n'ihi ezi ọdịnihu, ịdị n'otu na agamnihu nke ahụ ga-ewetere ha.

Guchaa Akuko a Guoo Akuko Ndi Ozo

A torola Oriaku Asime G.T. Sekibo

Ndị Channels Television na-akọwa na ndị ntọ atọrọla Asime Sekibo, nwunye onye omebe iwu bụ Sinetọ George Thompson Sekibo.

Ndị Channels Television na-akọwa na ndị ntọ atọrọla Asime Sekibo, nwunye onye omebe iwu bụ Sinetọ George Thompson Sekibo. George Sekibo na-anọchite anya ndị mpaghara ọwụwa anyanwụ Steeti Rivers bụ Rivers East Senatorial District.

Ndị o ji egbe atọrọ tọọrọ Asime Sekibo n’ụbọchị Tọzdee na Port Harcourt. Nwanyị a si mahadum (University of) Port Harcourt, ebe ọ na-agụ akwụkwọ, ala be ya mgbe ndị ntọ a wakporo ya. A tọọrọ Asime na mmadụ abụọ ndị ọzọ. Ihe a mere ebe elekere asaa nke mgbede na Obiri Ikwere Bridge.

Anyị nwetere ozi na ndị ntọ ahụ na di nwanyị a amalitego ikpa nkata, mana anyị amabeghị ego ole ha si ya kwụọ maka igbapụta nwunye ya.

Please Support this Project Today

Please consider supporting this project today with any amount. No amount is too small! Help us to continue to host and maintain this website for the promotion of the Igbo language and culture.

Amount:

Advertisement

Connect with us

Akuko Uwa

A Kpokupla Ndị Anambra Ka Ha Makụọ Otu Ndọrọ Ndọrọ APGA...

A Kpokupla Ndị Anambra Ka Ha Makụọ Otu Ndọrọ Ndọrọ APGA...

A kpọkuola ụmụafọ steeti Anambra na ndị Igbo gbaa gburu gburu ka ha makụọ, bata ma were otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị APGA dịka otu ndọrọ ndọrọ ha n'ihi ezi ọdịnihu, ịdị n'otu na agamnihu nke ahụ ga-ewetere ha.

Ndị Bishọọpụ Edegara Buharị Akwụkwọ Maka Ndị Otu Kristi A Mara Ikpe Ọnwụ...

Ndị Bishọọpụ Edegara Buharị Akwụkwọ Maka Ndị Otu Kristi A Mara Ikpe Ọnwụ...

Otu jikọtara ndị bishọọpụ n'ụwa gbaa gburu gburu bụ ndị a maara dịka 'World Council of Bishops" edegarala onyeisi ala Nigeria bụ maazị Mụhammadụ Buharị akwụkwọ banyere mmadụ ise ndị otu Kristi ahụ a mara ikpe ọnwụ n'abalị iri na otu nke ọnwa Juunu a, ma rịọ ka a tọhapụ ha.

Ndị Eze Ọdịnala Anambra Etoola Obianọ Maka Ezi Ọchịchị, Kwe Nkwa Ịkwàdò Ya...

Ndị Eze Ọdịnala Anambra Etoola Obianọ Maka Ezi Ọchịchị, Kwe Nkwa Ịkwàdò Ya...

Otu jikọtara ndị eze ọdịnala na steeti Anambra etoola aka na-achị steeti ahụ, bụ gọvanọ Willie Obianọ n'ihi ọtụtụ ọrụ ọma dị iche iche o ji n'aka nakwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ o mepụtagoro na ngalaba dị iche iche na steeti ahụ.

Emeneka Agbapeela Mmiri Ọ Gbapuuru Ndị Ụmụeri...

Emeneka Agbapeela Mmiri Ọ Gbapuuru Ndị Ụmụeri...

Ụbọchị bụ nnọọ sọ ọñụ n'Obodo Ụmụeri dị n'okpuru ọchịchị Anambra East nke steeti Anambra dịka nwa amadi na-anọchite anya ọgbọ nta nkwàdo ahụ n'ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti Anambra bụ maazị Obinna Emeneka gbapeere ndị obodo ahụ mmiri ọhụụ ọ gbapuuru ha, dịka otu n'ime ọrụ ngo ya dịka onye nnọchi anya ha.

A Dụọla Ụmụakwụkwọ Ka Ha Dị Njìkere Tupuu Chọba Ohere Ọrụ...

A Dụọla Ụmụakwụkwọ Ka Ha Dị Njìkere Tupuu Chọba Ohere Ọrụ...

A kpọkuola ụmụakwụkwọ ka ha na-ejikere onwe ha nke ọma ma hụkwa na ha nwezuru ihe niile a chọrọ, tupuu ha amalite ịchọ ọrụ ma ọ bụ itinye akwụkwọ ka e wee ha n'ohere ọrụ.

Ọkụ Ọgbụgba: Gọọmenti Anambra Amachiela Ire Ihe Na-Adọ Ọkụ n'Ime Ahịa...

Ọkụ Ọgbụgba: Gọọmenti Anambra Amachiela Ire Ihe Na-Adọ Ọkụ n'Ime Ahịa...

N'ihi oke ọkụkụ ọgbụgba ahụ na-adapụtasị n'ime ahịa dị iche iche n'ala anyị, gọọmenti steeti Anambra akwàdola ma guzosie ike na mkpebi ahụ o nwere ịmachi ire ma ọ bụ zụọ ngwaahịa ọbụla na-adọ ọkụ n'ime ahịa ọbụla na steeti ahụ.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.