Donation Report for October 2017: We asked for $100 but got $25

Izunna Okafor joined the Igbo Radio in August 2017. He is based in Awka and is covering the whole of Anambra State for us. On average, Izunna writes 25 articles per month in Igbo language, which you can enjoy on this website. We asked for 10 people to donate $10 USD each so that we could give Izunna at least $100 honourarium every month for him to remain excited and continue to write these articles that promote the Igbo language.

We are reporting that we received $25 from one person in October. We really appreciate your support. You know that you are making a difference, preserving our own Igbo language, the language that our ancestors gave to us.

Please SUPPORT US IN NOVEMBER by clicking on the image below!

Igbo Radio Donation

Sign Up for Newsletter

 

Aka chịburu ala Naịjiria ahapụna Abuja gawa mba Briten

Aka chịburu ala Naịjiria, bụrụkwa onye ji aha ndị otu ndọrọndọrọ APC azọ ọkwa onye isi ala na ntụli aka nke a na-akwado ime n’ọnwa Maachị afọ 2015, bụ Jenaral Muhammadu Buhari, ahapugo Abuja gawa mba Briten. Buhari hapụrụ Naịjiria n’ụbọchị Tọzdee jewe mba ofesi, ebe o kwesiri inwe nzukọ.

Aka chịburu ala Naịjiria, bụrụkwa onye ji aha ndị otu ndọrọndọrọ APC azọ ọkwa onye isi ala na ntụli aka nke a na-akwado ime n’ọnwa Maachị afọ 2015, bụ Jenaral Muhammadu Buhari, ahapugo Abuja gawa mba Briten. Buhari hapụrụ Naịjiria n’ụbọchị Tọzdee jewe mba ofesi, ebe o kwesiri inwe nzukọ.

Ọnụ na-ekwuru otu ndọrọndọrọ ọchịchị APC, bụ Mallam Garba Shehu, gwara ndị nta akụkọ, na Buhari kwesiri iji njem a nwee nzukọ n’ebe dị iche iche na Briten. Buhari na ndị isi ọchịchị mba Briten kwesiri inwe nzukọ. Buhari kwesikwara ịgwa ọha n’eze okwu na Royal Institute of International Affairs, nke dị na Chatam House na London.

www.igboschool.org

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Support Us

Copyright © 2017 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by WEBSITE PLAZA.