Donation Report for November 2017: We asked for $100 but got $25

Izunna Okafor joined the Igbo Radio in August 2017. He is based in Awka and is covering the whole of Anambra State for us. On average, Izunna writes 25 articles per month in Igbo language, which you can enjoy on this website. We asked for 10 people to donate $10 USD each so that we could give Izunna at least $100 honourarium every month for him to remain excited and continue to write these articles that promote the Igbo language.

We are reporting that we received $25 from one person in November. We really appreciate your support. You know that you are making a difference, preserving our own Igbo language, the language that our ancestors gave to us.

Please SUPPORT US IN DECEMBER by clicking on the image below!

Igbo Radio Donation

Sign Up for Newsletter

 

Mba Amerịkà na mba Britain etinyego aka n’ịchọ ụmụ akwụkwọ ahụ ndị Boko Haram tọọrọ

Ozi anyị nwetara site n’aka ndị Punch na-akọwa na mba Amerịkà na mba Britain esonyegoro ala Nigeria maka inyere ndị ọlụ nchekwa aka n’ịchọ ụmụ akwụkwọ mmadụ narị abụo n’iri atọ n’anọ ndị ahụ ndị otu Boko Haram jere tọọrọ n’ụlọ akwụkwọ na Gọọment Girls Secondịrị School na Chibok na Steeti Borno.

N’abalị 14 nke ọnwa Eprelụ, ndị Boko Haram jere tọrọ ụmụ nwanyị ụmụ akwụkwọ ndị ahụ n’ogige ebe ha bi na Chibok. Mmadụ iri atọ n’ime ha jisiri ike gbanarị ndị Boko Haram were lọghachị n’ogige ebe ha bi n’ụlọ akwụkwọ ahụ.

Ndị soja ala Nigeria kwuburu na ha atọghapụgo ụmụ akwụkwọ ndị ahụ e ji eji, mana anyị mechara chọpụta na nke a abụghị ezi okwu. Ndị nne na nna ụmụ akwụkwọ ahụ gbakọrọ gawa na mpaghara ọhịa Sambisa ebe ndị Boko Haram zoro ụmụ akwụkwọ ahụ maka ịle ma ha ọ ga-achọtanwu ụmụ ha. Kama ha laghachiri azụ mgbe ha chọpụtara na ndị Boko Haram jiri ngwa agha dị egwu kwadosie ike.

N’ụbọchị Tọzdee gara aga, onye isi ala Nigeria, bụ Goodluck Jonathan, kpọrọ ndị amị Nigeria ka ha mee ịhe ọ bụna ha pụrụ ịme iji hụ na atọghapụrụ ụmụ akwụkwọ ahụ.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Support Us

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.

Please Support Igbo Radio Today

CLICK HERE TO DONATE

AFFORDABLE WEB HOSTING

nigeria 2840922 640

Transfer Today & Save

50%

Click Here