Donation Report for November 2017: We asked for $100 but got $25

Izunna Okafor joined the Igbo Radio in August 2017. He is based in Awka and is covering the whole of Anambra State for us. On average, Izunna writes 25 articles per month in Igbo language, which you can enjoy on this website. We asked for 10 people to donate $10 USD each so that we could give Izunna at least $100 honourarium every month for him to remain excited and continue to write these articles that promote the Igbo language.

We are reporting that we received $25 from one person in November. We really appreciate your support. You know that you are making a difference, preserving our own Igbo language, the language that our ancestors gave to us.

Please SUPPORT US IN DECEMBER by clicking on the image below!

Igbo Radio Donation

Sign Up for Newsletter

 

Ogbunigwe egbuola Oladele Pius na Lagos

Mgbọ ogbunigwe leta-bọmbụ egbuola Oladele Pius, onye isi ndị otu Dredgers Association na Lagos. Afọ 27 gara aga, ụdị ịhe dị otu a mere wee kpọlaa Dele Giwa, onye nta akụkọ Newswatch, ala mmụọọ.

Taa bụ abalị 18 nke ọnwa Febụwarị, ogbunigwe ahụ a na-arọchi n’akwụkwọ gbwara n’okpuru ọchịchị Amuwo Odofin, na Lagos.

Onye isi ndị uwe ojii na Lagos, Mazị Umar Manko, na-ekwu na ogbunigwe ahụ abụghị nke a na-arọchi n’akwụkwọ ozi.

A ka na-anụ akụkọ dị ịche ịche gbasara otu ịhe a siri me. Ndị anya ha ruru mgbe ịhe a mere na-ekwu n’otu onye a na-amaghị onye ọ bụ weteere Oladele Puis akwụkwọ ozi n’ụlọ ọrụ ya, n’ebe elekere 11 nke ụtụtụ Mọndee. Mgbe onye nyere ya ozi ahụ lawara, Pius meghere akwụkwọ ozi ahụ. Anyị na-anụ na mgbe ahụ ka ogbunigwe gbawara, gbuo Oladele Pius, ma merụkwaa ndị ọzọ ahụ.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Support Us

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.

Please Support Igbo Radio Today

CLICK HERE TO DONATE

AFFORDABLE WEB HOSTING

nigeria 2840922 640

Transfer Today & Save

50%

Click Here