Igbo Radio

E kwuputanwoola njikere ịmalite ọrụ ozigbo n'ọdụ ụgbọ elu Anambra dị n'Ụmụer n'ọnwa Oktoba a. Aka na-achị steeti ahụ bụ gọvanọ Willie Obianọ mere ka a mara nke a na nnukwu nzukọ steeti ahụ na ndị ya na ha na-ejikọ aka ọnụ n'ịrụ ọdụ ụgbọ elu ahụ mere n'ebe obibi gọọmenti dị n'Amọbịa.

Page 1 of 39

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2017 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by WEBSITE PLAZA.