Aka na-achị steeti Anambra, bụ gọvanọ Willie Obianọ anabàtala nkwanye ùgwùṅahụ e nyèrè steeti Anambra na nso-nso a dịka steeti kacha akwàdo obere ụlọ ọrụ na azụmahịa ka na-eto eto n'ala Nigeria, a maara na bekee dịka 'Micro, Small and Medium Scale Enterprises', bụkwa nke e nyere site n'aka osote onyeisi ala, bụ maazị Yemi Osinbajọ n'aha gọọmenti etiti.

More Articles ...