Ndị Gọvanọ Ndịda-Ọwụwa Ananwụ Akatọọna Mwakpo Ndị Agha Wakporo Ụlọ Nnamdị Kanụ

Ndị gọvanọ ise nke mpaghara ndịda-ọwụwa anyanwụ ala anyị akatọọna mwakpo ahụ ndị ọrụ agha ala anyị wakporo ụlọ onye ndu ndị otu IPOB ma kwuo na nke ahụ ekwesighị ekwesi chaa chaa.

Ndị gọvanọ ise nke mpaghara ndịda-ọwụwa anyanwụ ala anyị akatọọna mwakpo ahụ ndị ọrụ agha ala anyị wakporo ụlọ onye ndu ndị otu IPOB ma kwuo na nke ahụ ekwesighị ekwesi chaa chaa.

Onye mgbasa ozi ndị otu a bụ maazị Mike Udah mere ka a mara nke a n'Abakaliki nke steeti Ebonyi ma kwuo na iwe na-ewe ndị gọvanọ steeti ise nke mpaghara ahụ iwe banyere arụrụ ala ahụ ndị ọrụ agha ala anyị rụrụ ụbọchị ụka, ma sịkwa na ha ekpebiena iwebata udo tọrọ atọ na mpaghara ahụ, na ime ihe kwesiri ha banyere ajọ akụlakụ ahụ.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2017 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by WEBSITE PLAZA.