CAF akasiela mba Eritrịa obi maka ọnwu Haile Gebremichael

Boolu Ukwu
Typography
  • Smaller Small Medium Big Bigger
  • Default Helvetica Segoe Georgia Times

Onye isi otu na-ahụ maka ịhazi egwuregwu bọọlụ ụkwụ na mba Afrịka, bụ CAF, n’aha ịchafụ, ezigarago ndị otu egwuregwu bọọlụ ụkwụ nke mba Eritrịa ozi akasi obi maka ọnwụ ode akwụkwọ ha bụ Haile Gebremichael. Maazị Gebremichael nwụrụ n’ụbọchị ụka, abalị atọ nke ọnwa itoolu, afọ puku abụọ na iri na asaa.