A Dụọla Ụmụakwụkwọ Ka Ha Dị Njìkere Tupuu Chọba Ohere Ọrụ...

A kpọkuola ụmụakwụkwọ ka ha na-ejikere onwe ha nke ọma ma hụkwa na ha nwezuru ihe niile a chọrọ, tupuu ha amalite ịchọ ọrụ ma ọ bụ itinye akwụkwọ ka e wee ha n'ohere ọrụ.

Guchaa Akuko a Guoo Akuko Ndi Ozo

Please Support this Project Today

Please consider supporting this project today with any amount. No amount is too small! Help us to continue to host and maintain this website for the promotion of the Igbo language and culture.

Amount:

Advertisement

Connect with us

Akuko Uwa

A Dụọla Ụmụakwụkwọ Ka Ha Dị Njìkere Tupuu Chọba Ohere Ọrụ...

A Dụọla Ụmụakwụkwọ Ka Ha Dị Njìkere Tupuu Chọba Ohere Ọrụ...

A kpọkuola ụmụakwụkwọ ka ha na-ejikere onwe ha nke ọma ma hụkwa na ha nwezuru ihe niile a chọrọ, tupuu ha amalite ịchọ ọrụ ma ọ bụ itinye akwụkwọ ka e wee ha n'ohere ọrụ.

Ọkụ Ọgbụgba: Gọọmenti Anambra Amachiela Ire Ihe Na-Adọ Ọkụ n'Ime Ahịa...

Ọkụ Ọgbụgba: Gọọmenti Anambra Amachiela Ire Ihe Na-Adọ Ọkụ n'Ime Ahịa...

N'ihi oke ọkụkụ ọgbụgba ahụ na-adapụtasị n'ime ahịa dị iche iche n'ala anyị, gọọmenti steeti Anambra akwàdola ma guzosie ike na mkpebi ahụ o nwere ịmachi ire ma ọ bụ zụọ ngwaahịa ọbụla na-adọ ọkụ n'ime ahịa ọbụla na steeti ahụ.

Arazụ Akpọọla Oku Ka A Kwalite Ejirimara Ndị Igbo...

Arazụ Akpọọla Oku Ka A Kwalite Ejirimara Ndị Igbo...

A kpọkuola ndị Igbo n'ụwa gbaa gburugburu ka ha na-akwàlite njirimara ha, ọ kachasị asụsụ na omenala Igbo, iji wee mee ka ha dị ọkpụtọrọkpụ n'ọgbọ niile.

Ndị Mgbasaozi Enyela Obianọ Onyinye Nkwanye Ugwu...

Ndị Mgbasaozi Enyela Obianọ Onyinye Nkwanye Ugwu...

N'ihi ntụnye ya na ọtụtụ ọrụ ọma dị iche iche ọchịchị ya rụpụtagoro, otu jikọtara ndị mgbasa ozi na steeti Anambra enyela aka na-achị steeti ahụ bụ gọvanọ Willie Obianọ onyinye nkwanye ugwu pụrụ iche.

Obianọ Abàgide n'Itute Amụma Ịgba Mmiri n'Ubi...

Obianọ Abàgide n'Itute Amụma Ịgba Mmiri n'Ubi...

Aka na-achị steeti Anambra bụ gọvanọ Willie Obianọ abagidela n'itute atụmatụ iji igwè gbaa mmiri n'ubi, iji mee ka amụma ọrụ ugbo na-agawanye n'ihu na steeti ahụ, ma n'udu mmiri ma n'ọkọchị.

Nteje Akwaa Onye Ndị Fụlani Gburu...

Nteje Akwaa Onye Ndị Fụlani Gburu...

Ọ bụ nnọọ oge anya mmiri na Nteje dị n'okpuru ọchịchị Oyi na steeti Anambra, dịka ndị obodo ahụ zukọrọ n'ụjụ wee lie ma mee mmemme akwamozu Oriakụ Rosemary Okwuefuna, bụ onye ndị Fụlani na-achị ehi gburu n'ebe ọ na-akọrọ onwe ya ugbo na Nteje.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.