Sign Up for Newsletter

 

Register .NG Domain Name

Website Plaza Nigeria

Please Support this Project Today

Please consider supporting this project today with any amount. No amount is too small! Help us to continue to host and maintain this website for the promotion of the Igbo language and culture.

Amount

Connect with us

Akuko Uwa

Mmemme Iri Ji Ọhụụ Dịka Omenala Igbo...

Mmemme Iri Ji Ọhụụ Dịka Omenala Igbo...

Iri ji ọhụụ abụghịzị okwu ọhụụ na ntị nwa ọbụla gbara ahọ n'ala Igbo. Ka ọ dị taa, ọtụtụ ndị na-enye ya nkwọwa dị iche-iche ma na-ahụtakwa ya dịka nke ma ọ bụ nke ọzọ.

A Kpọkuola Ndị Aka Ji Akụ Ka Ha Na-Echeta Ndị Ụwa Na-Atụ n'Ọnụ...

A Kpọkuola Ndị Aka Ji Akụ Ka Ha Na-Echeta Ndị Ụwa Na-Atụ n'Ọnụ...

Dịka a sị na omepùrú onye ogbenye bụ chi ya ka ọ na-emere, a kpọkuola ma dụọ ndị aka ji akụ ka ha na-echeta ma na-enyere ndị ụwa na-atụ n'ọnụ na gburugburu ha aka, iji kwàlite ezi ọnọdụ obibi ndụ ha.

Nwọrah Etoola Ka Ọ Dị Taa n'Ọgbụgbà Ahọ Abụọ Ya...

Nwọrah Etoola Ka Ọ Dị Taa n'Ọgbụgbà Ahọ Abụọ Ya...

Igbo sị na ọ na-abụ e tòó onye gburu ewu, ọ hụ ehi o gbuo; maka e were ọjà tòó dike na mgba o nwùdèrè, o were ọkpa kwàá aja.

ASC Ekwela Ndị Anambra Nkwà Ezi Nchekwa Maka Nzukọ Ọnwa Ọgọstụ...

ASC Ekwela Ndị Anambra Nkwà Ezi Nchekwa Maka Nzukọ Ọnwa Ọgọstụ...

Òtu ahụ jikọtara ndị ọrụ nchekwa dị iche-iche na steeti Anambra, bụ nke a maara dịka 'Anambra State Security Council' adụọla ụmụafọ steeti ahụ ka ha ghara ịtụ egwù n'ịbata ụlọ maka nzukọ ọnwa Ọgọstụ ahọ a, n'ihi na egwu ọbụla adịghị.

ASCSDA Ekwe Nkwà Ikesàkwùrù Ọtụtụ Ime Obodo Ego Ọrụ n'Izuụka Ọzọ...

ASCSDA Ekwe Nkwà Ikesàkwùrù Ọtụtụ Ime Obodo Ego Ọrụ n'Izuụka Ọzọ...

Ụlọ ọrụ 'Anambra State Community and Social Development Agency', (ASCSDA) bụ ụlọ ọrụ mmepe ụlọ ọba ego mba ụwa na-enye nkwàdo na steeti Anambra ekwuola na ọ ga-amalitekwa ikesàkwùrù ụfọdụ ime obodo dị iche-iche na steeti ahụ ego iji kwàlite atụmatụ ọrụ mmepe malite n'ụbọchị Mọnde izuụka na-abịa abịa.

Ndị Uwe Ojii Anambra Anwụchiela Ndị Na-Apụnara Mmadụ Ụgbọala...

Ndị Uwe Ojii Anambra Anwụchiela Ndị Na-Apụnara Mmadụ Ụgbọala...

Ndị uwe ojii steeti Anambra anwụchikọọla mmadụ ise kpara nkàta wee jiri egbè pụnara otu nwa amadi bụ maazị Nzube Udegbu ụgbọala Toyota Camry ya n'Ọnịtsha, n'abalị anọ nke ọnwa Ọgọstụ a.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Support Us

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.