Ebe a sị na aka kpàta ezeku udele, ọ kọọ mmụọ chibere ya ọzọ, aka ndị ọrụ nchekwa na steeti Anambra anwụchikọọla mmadụ asaa a na-enyo enyo na ha na-ebugharị onwe ha dịka ndị ọna ụtụ, wee si n'ụzọ dị otu ahụ na-anakọrọ ma na-amazụ ego gọọmenti steeti ahụ site n'aka ụmụ mmadụ na-agbara onwe ha mbọ, ọ kachasị ndị na-anya ihe ọnyịnya dị iche iche, bụ ndị ha na-akapụ ego n'okporo ụzọ.

Page 1 of 51

Sign Up for Newsletter

  Refresh Captcha  
 

Please Support this Project Today

Please consider supporting this project today with any amount. No amount is too small! Help us to continue to host and maintain this website for the promotion of the Igbo language and culture.

Amount:

Advertisement

Connect with us

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.