19
Sat, Oct
23 New Articles

E Mechiena Ụzọ Si Ugheli Gawa Asaba N'ihi Ndi Fulani

Nchekwa Ala Igbo
Typography
  • Smaller Small Medium Big Bigger
  • Default Helvetica Segoe Georgia Times

Ụmụ nwanyị Iyede na-eme mgagharị iwe emehiena ụzọ awara awara ahụ siri Ughelli gaa Asaba n'ihi mkpamkpa ndi Awụsa na-achị ehi na Delta na-akpa.

Ụmụ nwanyị a, bụ ndi sitere n'okpuru ọchịchị Isoko North nke steeti ahụ mere ngagharị iwe ahụ site na njikọaka nke ụmụ ntorobia nke obodo ahụ, wee mechie ya bụ ụzọ awara awara ma jụ na onweghị ụgbọ ala ma ọ bụ ọgba tum tum ọbụla ga-aga ebe ahụ.

Ha kwuru na ndi Fulani ahụ na ehi ha emebisiena ọtụtụ ihe n'obodo ahụ, ma sịkwa na nke kacha njọ bụ otu ndi gọọmenti siri raa ntị mmanụ ma gba nkịtị na-agbanyeghị mkpesa niile he wetagoro n'aka ha banyere arụ ahụ ndi ahụ na-akpa na ya bụ obodo.

{instantpaypal}action=donate,price=10{/instantpaypal}
Izunna Okafor is a lover of the Igbo language. He joined the Igbo Radio in August 2017. We want to be able to pay him at least $100 per month so that he can conitnue to write articles for the Igbo Radio and remain a part of our team of volunteer fighters who work hard to save Igbo language. Please donate whatever amount you can.