Donation Report for November 2017: We asked for $100 but got $25

Izunna Okafor joined the Igbo Radio in August 2017. He is based in Awka and is covering the whole of Anambra State for us. On average, Izunna writes 25 articles per month in Igbo language, which you can enjoy on this website. We asked for 10 people to donate $10 USD each so that we could give Izunna at least $100 honourarium every month for him to remain excited and continue to write these articles that promote the Igbo language.

We are reporting that we received $25 from one person in November. We really appreciate your support. You know that you are making a difference, preserving our own Igbo language, the language that our ancestors gave to us.

Please SUPPORT US IN DECEMBER by clicking on the image below!

Igbo Radio Donation

Sign Up for Newsletter

 

Ndị agha ala Naịjirịa azọpụtago nwa Chibok ọzọ a tọọrọ

Ndị agha ala Naịjirịaazọpụtago nwata nwanyị Chibok ọzọ n’ime ụmụnwanyị karịrịnarị abụọ ndị Boko Haram tọọrọ n’obodo Chibok dị na Steeti Bọrọnu n’ọnwa Eprel afọ puku abụọ na iri na anọ.

Nke a bịara dịka o mechara otu ụbọchịazọpụtachara Amina Ali.

Onye na-ahụ maka mmekọrịta ọhaneze, bụ Kọlọnel Sani Usman, onye kwuputere nke a, kọwara na aha nwata nwanyị ahụ bụSerah Luka.

Nwaada Luka na-anara ọgwụgwọ n’ụlọọgwụ dị na Steeti Bọrọnu.

Onye isi ala Naịjirịa, Muhammadu Buhari, nọrọ na mbụ kwuo na a ga-azọpụta ụmụaka nwanyị ndị fọrọ afọ na ndụ

O kwere ụmụafọ ala Naịjirịa nkwa n’ọchịchị ya ga-eme ihe niile o nwere ike iji zọpụta ụmụaka ahụ n’aka ndị agha iyi egwu Boko Haram.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Support Us

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.

Please Support Igbo Radio Today

CLICK HERE TO DONATE

AFFORDABLE WEB HOSTING

nigeria 2840922 640

Transfer Today & Save

50%

Click Here