Donation Report for November 2017: We asked for $100 but got $25

Izunna Okafor joined the Igbo Radio in August 2017. He is based in Awka and is covering the whole of Anambra State for us. On average, Izunna writes 25 articles per month in Igbo language, which you can enjoy on this website. We asked for 10 people to donate $10 USD each so that we could give Izunna at least $100 honourarium every month for him to remain excited and continue to write these articles that promote the Igbo language.

We are reporting that we received $25 from one person in November. We really appreciate your support. You know that you are making a difference, preserving our own Igbo language, the language that our ancestors gave to us.

Please SUPPORT US IN DECEMBER by clicking on the image below!

Igbo Radio Donation

Sign Up for Newsletter

 

Aka na-achị ndị Anambra, Willie Obiano, ga-akwado mmepe na steeti ahụ

Willie Obiano, onye isi ọchịchị Steeti Anambra, ekwuona n’ọchịchị ya dị njikere ịrụ ahịa n’ebe dị iche iche na steeti ahụ. A ga-eji akara ngwa ọgbara ọhụrụ were rụọ ahịa ndị ahụ. Akara ngwa ọgbara ọhụrụ ndị ahụ ga-agunye ihe ndị e ji agbanwu ọkụ latrịk, ụlọ mkpọchi...

Willie Obiano, onye isi ọchịchị Steeti Anambra, ekwuona n’ọchịchị ya dị njikere ịrụ ahịa n’ebe dị iche iche na steeti ahụ. A ga-eji akara ngwa ọgbara ọhụrụ were rụọ ahịa ndị ahụ.

Akara ngwa ọgbara ọhụrụ ndị ahụ ga-agunye ihe ndị e ji agbanwu ọkụ latrịk, ụlọ mkpọchi, akara ngwa ndị e ji egbochi ọkụ ọgbugba, akara ngwa ndị e ji ewete mmiri ọn̄ụn̄ụ, yana okporo ụzọ dị mma.

Gọvanọ Obiano kpọkuru ndị ahịa n’Anambra ka ha kwadoo ndị otu APGA, iji hụ n’ọtụtụ ndị ji aha APGA azọ ọkwa ga-enwete mmeri na ntụli aka ahụ a na-akwado ime. O kwuru na nke a ga-enyere ya aka n’ọtụtụ atụmatụ mmepe nke ọchịchị ya ji n’aka ugbu a.

Obiano kwuru n’enyemaka site n’aka ndị azụmahịa dị nnukwute mkpa n’Anambra. Ọ kpọrọ ndị ahịa ka ha na-akwụ ụtụ isi ha n’oge, yana otu kwesiri ekwesi. Nke a ga-eme ka ego na-abata n’akpa gọọmenti, maka ọrụ dị iche iche ga-ewete mmepe n’ọganihu na Steeti Anambra.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Support Us

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.

Please Support Igbo Radio Today

CLICK HERE TO DONATE

AFFORDABLE WEB HOSTING

nigeria 2840922 640

Transfer Today & Save

50%

Click Here