A Dụọla Ndị Bi n'Ime Ime Obodo Ka Ha Na-Echekwa Ihe Gọọmenti Rụụrụ Ha...

A kpọkuola ma dụọ ndị obodo dị iche iche ka ha na-echekwaba ihe dị iche iche gọọmenti rụnyere na mpaghara ha nà ngwongwo ndị ọzọ bụ ihe gọọmenti dị na mpaghara ha.

Guchaa Akuko a Guoo Akuko Ndi Ozo

Please Support this Project Today

Please consider supporting this project today with any amount. No amount is too small! Help us to continue to host and maintain this website for the promotion of the Igbo language and culture.

Amount:

Advertisement

Connect with us

Akuko Uwa

A Dụọla Ndị Bi n'Ime Ime Obodo Ka Ha Na-Echekwa Ihe Gọọmenti Rụụrụ Ha...

A Dụọla Ndị Bi n'Ime Ime Obodo Ka Ha Na-Echekwa Ihe Gọọmenti Rụụrụ Ha...

A kpọkuola ma dụọ ndị obodo dị iche iche ka ha na-echekwaba ihe dị iche iche gọọmenti rụnyere na mpaghara ha nà ngwongwo ndị ọzọ bụ ihe gọọmenti dị na mpaghara ha.

Obianọ Enyela Igwe Ụtụh na Igwe Lilu Asambodo Ịbụ Eze Ọdịnala Obodo Ha...

Obianọ Enyela Igwe Ụtụh na Igwe Lilu Asambodo Ịbụ Eze Ọdịnala Obodo Ha...

Obodo jupùtara nnọọ n'añụrị ụbọchị Tuzdee dịka aka na-achị steeti Anambra bụ gọvanọ Willie Obianọ nyere ndị eze ọdịnala abụọ asambodo maka ịbụ igwe obodo ha dị iche iche. Ndị a bụ eze ọdịnala obodo Ụtụh dị n'okpuru ọchịchị Nnewi South na eze ọdịnala obodo Liilu dị n'okpuru ọchịchị Ihiala.

Obianọ Akpọkuo Gọọmenti Etiti Ka Ọ Kwụọ Anambra Ụgwọ O Ji Ya...

Obianọ Akpọkuo Gọọmenti Etiti Ka Ọ Kwụọ Anambra Ụgwọ O Ji Ya...

Ọchịchị steeti Anambra akpọnwèéla gọọmenti steeti etiti ka ọ kwụọ ya ego karịrị ijèri naịra iri anọ o ji ya n'ụgwọ, bụ ego e jiri dozigharịsị ụfọdụ ụzọ gọọmenti etiti dị na steeti ahụ.

Gọọmenti Anambra Amàlite Ịnwụchikọ Ndị Ji Ụmụaka Arịọ Arịrịọ...

Gọọmenti Anambra Amàlite Ịnwụchikọ Ndị Ji Ụmụaka Arịọ Arịrịọ...

N'agbam mbọ ahụ ọ bagidere iji kpochapụ ịtụ mgbere ụmụaka, inye ụmụaka ọrụ karịrị ha na iji ụmụaka eme ihe ọjọọ dị iche iche, kọmishọna steeti Anambra na-ahụ maka ọdịmma na ihe metụtara ụmụnwaanyị na ụmụ ntakịrị, bụ oriakụ Ndidi Mezue anapụtala ụfọdụ ụmụaka e ji arịọ arịrịọ n'ụfọdụ ebe dị iche iche na steeti ahụ, ọ kachasị n'Awka.

Òtù Ndị Nta Akụkọ n'Anambra Amàitela Izu Ụka Ndị Nta Akụkọ...

Òtù Ndị Nta Akụkọ n'Anambra Amàitela Izu Ụka Ndị Nta Akụkọ...

Òtù jikọtara ndị nta akụkọ n'ala Nigeria, ngàlàba ya nke steeti Anambra amalitela otu nnukwu mmemme omenahọ ha, bụ nke a kpọrọ izuụka ndị nta akụkọ.

Ndị Ọrụ Ahụike India Ebunyela COOU Ọtụtụ Akụrụngwa Ọrụ Ahụ Ike...

Ndị Ọrụ Ahụike India Ebunyela COOU Ọtụtụ Akụrụngwa Ọrụ Ahụ Ike...

Ndị òtù ọtụ ahụ ike nke mbà India, n'okpuru Rotary International, District 3170 ebunyela ụlọ nkuzi ahụ ike nke mahadum Chukwuemeka Ọdụmegwu Ojukwu dị n'Amakụ Awka ọtụtụ akụrụngwa e ji arụ ọrụ ahụ ike dị iche iche, bụkwa nke ọnụ ego ya ruru ndé kwùrú ndé Naịra.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.