Register .NG Domain Name

Website Plaza Nigeria

Please Support this Project Today

Please consider supporting this project today with any amount. No amount is too small! Help us to continue to host and maintain this website for the promotion of the Igbo language and culture.

Amount

Advertisement

Connect with us

Akuko Uwa

Ndị Uwe Ojii Anambra Ejidela Ndì Òtu Nzuzo 85 Na Onye Uwe Ojii Adigboloja...

Ndị Uwe Ojii Anambra Ejidela Ndì Òtu Nzuzo 85 Na Onye Uwe Ojii Adigboloja...

Igbo sị na ọ na-adị mma a gbaa bute, a kwachie, chere ọzọ; ma sịkwa na a naghị aka àkà eje nta agwọ, kama na ọ bụ agwọ pụta, a chụba ya.

A kpọkuola Ndị Igbo Ka Ha Jidesie Omenala Ha Ike...

A kpọkuola Ndị Igbo Ka Ha Jidesie Omenala Ha Ike...

Igbo sị na ọ na-abụ ịkpọ ngwere emeghị ihe o jiri bụrụ ịkpọ ngwere, ụmụaka ewere ya mere anụ n'udummiri na ọkọchị.

Omenala: Ndị Enugwu-Ukwu Emeela Emume Isu Evo...

Omenala: Ndị Enugwu-Ukwu Emeela Emume Isu Evo...

Ịma mma nke ọnatarachi ndị Igbo na ọdịbendi bụ nnọọ nke pụtara ìhè nso-nso a, dịka ndị obodo Enugwu-Ukwu dị n'okpuru ọchịchị Njikọka nke steeti Anambra merùbèrè emume Isu Evo, bụ otu n'ime omenala pụrụ iche e ji mara obodo ahụ.

A Dụọla Ndị Ntorobịa Ka Ha Tinye Aka n'Ịkwalite Ezi Nchekwa...

A Dụọla Ndị Ntorobịa Ka Ha Tinye Aka n'Ịkwalite Ezi Nchekwa...

N'ịgbaso okwu Igbo ahụ sị na otu onye anaghị achụ ngwere mgbahige aja, a dụọla ma kpọkuo ndị ntorobịa na steeti Anambra ka ha sonye n'amụma ịkwalite ezi ọnọdụ nchekwa tọrọ àtọ na steeti ahụ.

ASCSDA: Ndiowu Enwetala Ego Ịmalite Ọrụ Ụlọ Obibi Ndị Ji Otu Ahọ Efe Ala Nna Anyị...

ASCSDA: Ndiowu Enwetala Ego Ịmalite Ọrụ Ụlọ Obibi Ndị Ji Otu Ahọ Efe Ala Nna Anyị...

Ụmụafọ obodo Ndịowu dị n'okpuru ọchịchị Orumba North na steeti Anambra enwetala akwụkwọ ndọrọ ego ruru otu nde Naịra na ụma ise iji wee malite ọrụ ebe obibi maka ndị ji otu ahọ efe ala nna anyị n'ụlọ akwụkwọ 'Community Secondary School, Ndiowu' n'okpuru amụma ọrụ mmepe ime-ime obodo a kpọrọ 'Anambra State Community and Social Development Agency (ASCSDA)' bụ atụmatụ ọrụ ụlọ ọba ego mba ụwa na-akwàdo.

Mmemme Iri Ji Ọhụụ Dịka Omenala Igbo...

Mmemme Iri Ji Ọhụụ Dịka Omenala Igbo...

Iri ji ọhụụ abụghịzị okwu ọhụụ na ntị nwa ọbụla gbara ahọ n'ala Igbo. Ka ọ dị taa, ọtụtụ ndị na-enye ya nkwọwa dị iche-iche ma na-ahụtakwa ya dịka nke ma ọ bụ nke ọzọ.

AKUKO SI MPAGHARA AMERIKA

AKUKO SI MPAGHARA YUROPE NA ESHIA

Igbo Language Resources

Contact Us

4800 Gordon Road
Grasslands PO Box 40026
Regina, SK, Canada S4W 0L3
Tel:+1.306.581.4493
Email: igbo@igboradio.com

Copyright © 2009 - 2018 Igbo Radio & The Foundation for the Promotion of Igbo Language and Culture. All Rights Reserved! Designed & Powered by SITE FATHER.