Ka ọga esi aga bụ asompi Uefa n’Ọgọst

Ka ọga esi aga bụ asompi Uefa n’Ọgọst

Ka ọga esi aga bụ asompi Uefa n’Ọgọst

Ndị Uefa ahọpụtala ndị ga-asọkọta mpi egwuri-egwu bọọlụ n’ọnwa Ọgọst.

Iji mara ndị ga-ebuli Iko Champions League mgbe a ga-agbacha ya n’ọnwa na-abịa?

Site n’ihe Uefa họpụtara n’oge na-adịghị anya, otu egwu bọọlụ ndi fọrọ ga-asọkọta mpi ha mgbe egwuriegwu bọolụ ga-alaghachi Yurop n’ọnwa Ọgọst.