Kamaru Usman emeriela Jorge Masvidal n’ọkpọ UFC

Kamaru Usman emeriela Jorge Masvidal n’ọkpọ UFC

Kamaru Usman emeriela Jorge Masvidal n’ọkpọ UFC

Nwaafọ Naịjirịa bụ Kamaru Usman eturula ugo ọzọ n’asọmpi ọkpọ a kpọrọ Welterweight UFC.

O ji ọkpọ kurichaa Jorge Masvidal eze oge ha abụ zutere n’ụtụtụ ụbọchi Sọnde.

Masvidal mara Usman aka ịnapụ ya mgbanukwu ya mana Usman gosiri ya ihe ọkụ ji ntị oke eme.