Mba Taịwan eduola nwanyị mbụ bụ onye ndu n’iyi ọrụ

Mba Taịwan eduola nwanyị mbụ bụ onye ndu n’iyi ọrụ

Mba Taịwan eduola nwanyị mbụ bụ onye ndu n’iyi ọrụ

Nwaada Tsai Ing-wen, onye zọrọọkwa n’okpuru otu Democratic Progressive Party nwetere mmeri kpụọkụ n’ọnụ na ntụli aka e mere n’ọnwa JenuwarJanuarị.

Tsai Ing-wen bụ onye ndu mbụ kpọrọ oku ka e nwee mkparịta ụka ha na Beijing.

N’okwu mbụ ya dịka e duchara ya n’iyi ọrụ, ọ kwuru na a ga-akwalite mmekọrịta udo na nkwudosike n’etiti mba Taiwan na Beijing.

Ọ kpọrọ otu abụọ ahụ oku ka ha chịsa okwu niile ha nwere n’agugu ala ma sonye na mkparịta ụka udo maka ọdimma onye ọbụla.

Otu ndọrọndọrọ Democratic Progressive Party nwetere nkwado mba China n’ịchọta ọchịchị onye kwuo uche ya.