Ogu ebirila oku na Syria: Amerika ga-eziga ngwa agha

Ogu ebirila oku na Syria: Amerika ga-eziga ngwa agha

Jun 16, 2013 - 06:34
Jan 20, 2021 - 06:34
 0
Ogu ebirila oku na Syria: Amerika ga-eziga ngwa agha

Ọgụ ahụ na-aga n’ihu na mba Syria kemgbe ọnwa ole n’ole ebiri la ọkụ. Nke a malitere kemgbe abalị abụọ mba Amerịka malitere kwadowe ndị otu rebel ahụ na-ebuso gọọmenti Bashar Al-Assad agha.

N’abali abụọ gara aga, gọọmenti Barack Obama na White House kwuru sị na ha adịgo njikere ịgbado ndị otu agha nnwere onwe nke mba Syria ụkwụ n’azụ. Ha kọwara na ihe butere mgbanwe a bụ na ha achọpụtago na ndị agha mba Syria jiri nkwa agha sarin gas were busa ndị otu rebel ahụ ọgụ.

N’ambido ọgụ a, Amerịka kwuru sị na ha ga-etinye aka ma ọ bụrụ na gọọmenti Al-Assad nwaa anwaa were ngwa agha kemịkal wipọn were busa ndị rebel ahụ chọrọ ịchụpụ ya n’ọchịchị agha.

What's Your Reaction?

like

dislike

love

funny

angry

sad

wow

Chidi Igwe I was born in Nigeria and trained in Canada. With a Master of Arts in linguistics from the University of Regina, and PhD from Dalhousie University, I am currently an Assistant Professor at the University of Regina. I have taught French language and linguistics in various institutions, including the French Language Centre, Awka and Dalhousie University, Halifax. I am the author of Taking Back Nigeria from 419, published in 2007, and many scholarly articles in reputable academic journals. I am a passionate servant of the people.