Oke ifufe akpala mkpamkpa na Texas US

Jul 29, 2020 - 17:35
Jan 26, 2021 - 17:36
 0
Oke ifufe akpala mkpamkpa na Texas US

By Chidi Igwe, VON

Ajọ ikuku chị ọsọ ruru otu narị kilomita na iri anọ na ise (145km) akpaala mkpamkpa na Texas dị na US ụnyaahụ. Gọvanọ steeti ahụ bụ Greg Abbot sị na ya bụ oke ikuku nwereike imebi ihe na mba ruru iri atọ na abụọ (32) ma akpachaghị anya.

Ọ sị na coronavirus ga-eme ka ihe siwanye ike maka ịnyere ndị ihe ụwa na-atụ n’ọnụ aka.

Ọ kọwara na ya bụ oke ifufe kpoachapụrụ ala na Padre Isaland na-asụzị nke bụ akwụ na Corpus Christi nakwa Brownsville.

O kwukwara na ya bụ oke ifufe akpọrọ Hanna nke na-akpa ike a niile ka bụ nke obere ya maka na ọ bụ nke mbụ na ogogo anọ n’ihe e ji elele ya bụ Simpson Scale na Bekee.

What's Your Reaction?

like

dislike

love

funny

angry

sad

wow

Chidi Igwe I was born in Nigeria and trained in Canada. With a Master of Arts in linguistics from the University of Regina, and PhD from Dalhousie University, I am currently an Assistant Professor at the University of Regina. I have taught French language and linguistics in various institutions, including the French Language Centre, Awka and Dalhousie University, Halifax. I am the author of Taking Back Nigeria from 419, published in 2007, and many scholarly articles in reputable academic journals. I am a passionate servant of the people.