Onu ogu ndi agha mba Amerika e gburu n’agha na mba Afganistan eruona 2,000

Onu ogu ndi agha mba Amerika e gburu n’agha na mba Afganistan eruona 2,000

Feb 3, 2014 - 05:09
Jan 20, 2021 - 05:10
 0
Onu ogu ndi agha mba Amerika e gburu n’agha na mba Afganistan eruona 2,000

Taa bụ sọndee, gọọmenti Amerịka ekwuona na onye agha ahụ ndị soja Afghanistan gburu na nso a bụ onye Amerịka.

Ọnụ ọgụ ndị agha mba Amerịka e gburu n’agha na mba Afganistan eruona 2,000. Nke a na-echetere ụwa na agha na-eri isi mmadụ. Nke a mere ya afọ 11 kemgbe a malitere ịlụ agha ahụ na Afganistan. Gọọmenti Barack Obama ekwuona na ndị Amerịka ga-ewete agha ahụ n’isi njedebe n’afọ 2014. Mana ọtụtụ ndị Amerịka akwadozighị yabụ agha a na-alụ.

Ọnụ ọgụ ndị agha riri na-arizi elu kemgbe ọnwa ole n’ole ndị soja na ndị uwe ojii kwesiri ina-amụta ihe na-aka ndị agha mba Amerịka maliteziri gbuwe ndị Amerịka na-akụziri ha ihe.

Taa bụ sọndee, gọọmenti Amerịka ekwuona na onye agha ahụ ndị soja Afghanistan gburu na nso a bụ onye Amerịka.

What's Your Reaction?

like

dislike

love

funny

angry

sad

wow

Chidi Igwe I was born in Nigeria and trained in Canada. With a Master of Arts in linguistics from the University of Regina, and PhD from Dalhousie University, I am currently an Assistant Professor at the University of Regina. I have taught French language and linguistics in various institutions, including the French Language Centre, Awka and Dalhousie University, Halifax. I am the author of Taking Back Nigeria from 419, published in 2007, and many scholarly articles in reputable academic journals. I am a passionate servant of the people.