Izunna Okafor dere edemede a Idu obì bụ otu n'ime ihe zuru Igbo ọnụ, ma bụrụkwa oge e ji asị nwata nwoke ''Lee nke a jide" n'ezinaụlọ a mụrụ ya.
Izunna Okafor Igbo sị na ọ dị mma a sụgide ụtara, e hogharịa ọdụ. N'ịgbaso nke a, ndị òtù Ọhaneze Ndị Igbo, ngalaba ya nke steeti Anambra nọrọ nsonso a wee họpụta ndị ndu ọhụụ ga-anọ n'isi òtù ahụ n'ime steeti ahụ, dịka ogè ọkwa ọchịchị ndị nọbụ n'isi ọc...
Izunna Okafor Igbo sị na ọ na-abụ onye e nyere mara jikwaa, e nye ya ọzọ. Ka ọ dị taa, ndị obodo Ebenator Ozulogu, dị n'okpuru ọchịchị ime obodo 'Nnewi South' nke steeti Anambra ahọpụtagharịala ndị ahụ ji ọkwa ọchịchị obodo ahụ ọzọ, ma sị ha chịrị gàá n'...
Izunna Okafor Igbo sị na ọ na-abụ onye a gwara agwa ma ọ nụghị anụ, o mee emee ọ hụ ahụ; ma sịkwa na ọ na-abụ agadi nwaanyị kachie ntị wụọ aja, e bute ozu ya n'ofète nke ọzọ.
Izunna Okafor A kpọkuola ndị aka ji akụ n'ime steeti Anambra ka ha nyere gọọmenti aka n'ịkwàlite ọrụ mmepe obodo, site n'ịrụnyegasị ihe dị iche iche na-akwalite ọnọdụ obibindụ na ọnọdụ mmepe n'ime ime obodo dị iche iche na steeti ahụ.
Izunna Okafor Òtù ọrụ obi ebere a maara dịka 'All4One Friends Club of Nigeria' nọrọ na nsonso a wee kwụọrọ mmadụ iri na anọ ụgwọ ụlọọgwụ n'ụlọ ahụike nkụzi Mahadum Nnamdị Azikiwe dị na Nnewi, n'okpuru ọchịchị 'Nnewi North' nke steeti Anambra.
Izunna Okafor O kwòrò ekwò ma hịọ ahịọọ na nsonso a n'obodo Enugwu-Ukwu, dị n'okpuru ọchịchị ime obodo Njikọka nke steeti Anambra, dịka ndị obodo ahụ merùbèrè Ịgụ Arọ Enugwu-Ukwu, àgbà nke iri isii na atọ ya.
Izunna Okafor Ndị obodo Agụleri dị n'okpuru ọchịchị ime obodo 'Anambra East' nke steeti Anambra nọrọ na nsonso a wee mee emume ịgba Ọvala nke ya bụ nnukwu obodo.
Izunna Okafor Igbo sị na ọ na-adị mma ibu ụzọ ma ọkwa mmiri tupu ozuzo ya.
Izunna Okafor Isi ọchịchị mahadum 'Federal Polytechnic, Ede' dị na steeti Osun, nọrọ na nsonso a wee gwa onyeisi mahadum ahụ ka ọ nọzukagodi n'akụkụ maka ibute ma tinye nnukwu àkwà edina n'ime ụlọọrụ ya, bụ nke o nweghị ihe o ji ya eme nakwa ebumnobi o j...
Izunna Okafor Ọ bụ nnọọ oge ọñụ na oge inye ike maka ije oziọma, dịka Bishọọpụ ụka Angịlịkan na Dayọsiisi Awka, onye bụkwa Ashbishọọpụ nke mpaghara Niger, bụ Ashbishọọpụ Alexander Ibezim chiri mmadụ iri na ise ụkọchukwu ma nyekwa ha ikike ije ozi dịka nd...
Izunna Okafor A kpọọla oku ka a kwụsị ịrụ arụrụ nsị, bụ ịnyụ nsị n'ọhịa nakwa n'ebe ndị ọzọ ghe oghe, ma kọwaa mkpa ọ dị mmadụ ịkwàlite ezi ọnọdụ adịmọcha na gburugburu ya oge niile.
Izunna Okafor Aka na-achị steeti Anambra, bụ Gọvanọ Willie Obiano agbapeela amụma inye ọzụzụ maka nchekwa imeime obodo dị iche iche na steeti ahụ.
Izunna Okafor Anyammiri wàrà na nsonso a na steeti Anambra, dịka ihe mberede okporo ụzọ dapụtara na steeti Anambra ma taa isi otu onye, ọbụladị ugbua ọ fọdụrụ mkpụrụ ụbọchị olenaole ka a gbaa ekeresimeesi.
Izunna Okafor Ọkaikpe Nkwụmọtọ na steeti Anambra, bụ Ọkaikpe Onochie Manasseh Anyachebelu nọrọ na nsonso a wee gbapegharịa ụlọikpe majie dị n'Ụkpọr, bụ 'Ukpor Magistrates' Court, n'okpuru ọchịchị 'Nnewi South' na steeti Anambra, bụ nke e dozigharịrị edoz...