Ekele n'Ala Igbo, Oge Mbụ Na Oge Ugbua
-
Izunna Okafor Ndị Igbo sị na ọ na-abụ e kwe ekele, ihu asaa, ma sịkwa na ekele e kweghị ekwe dapụụrụ mmụọ onye kelere ya.
Izunna Okafor dere abụ a
By Izunna Okafor Asụsụ bụ njirimara ndi ma bụrụkwa nkụ dị na mbà na-eghere mbà nri. Ọ bụ ahụghị ebule ma sị elina dike n'ebe mkprịta ụka n'etiti mmadụ na ibe ya dị. Asụsụ bụ ihe mbụ mmadụ jiri karị ibe ya n'elu ụwa. Asụsụ bụ ihe ukwu.
This poem is themed on hunger currently ravaging Africa and the world at large.
By Chukwuemeka Stephen Uche | Igbo Radio | News in Igbo Language
Abraham Madu, Houston, USA Egbe lechasịrị mbe buru ya. Ka egbe na-aga n’ụlọ ya dị n’elu ọjị, mbe were jụa egbe, ọ bụ gịnị ka ya mere o ji enye ya ụdị onyinye ọma ife efe? Egbe zara ya sị na ya anaghị enye ya onyinye ọbụla, kama na ya na-eburu ya ka ya na...