Ọchịchị Obodo: Ndị Ebenator Ahọpụtagharịala Ndị Ndu Ha Ịchị Nke Ugboro Abụọ
-
Izunna Okafor dere edemede a Idu obì bụ otu n'ime ihe zuru Igbo ọnụ, ma bụrụkwa oge e ji asị nwata nwoke ''Lee nke a jide" n'ezinaụlọ a mụrụ ya.
Izunna Okafor Igbo sị na ọ dị mma a sụgide ụtara, e hogharịa ọdụ. N'ịgbaso nke a, ndị òtù Ọhaneze Ndị Igbo, ngalaba ya nke steeti Anambra nọrọ nsonso a wee họpụta ndị ndu ọhụụ ga-anọ n'isi òtù ahụ n'ime steeti ahụ, dịka ogè ọkwa ọchịchị ndị nọbụ n'isi ọc...
Izunna Okafor Igbo sị na ọ na-abụ onye e nyere mara jikwaa, e nye ya ọzọ. Ka ọ dị taa, ndị obodo Ebenator Ozulogu, dị n'okpuru ọchịchị ime obodo 'Nnewi South' nke steeti Anambra ahọpụtagharịala ndị ahụ ji ọkwa ọchịchị obodo ahụ ọzọ, ma sị ha chịrị gàá n'...
Izunna Okafor Igbo sị na ọ na-abụ onye a gwara agwa ma ọ nụghị anụ, o mee emee ọ hụ ahụ; ma sịkwa na ọ na-abụ agadi nwaanyị kachie ntị wụọ aja, e bute ozu ya n'ofète nke ọzọ.
Izunna Okafor A kpọkuola ndị aka ji akụ n'ime steeti Anambra ka ha nyere gọọmenti aka n'ịkwàlite ọrụ mmepe obodo, site n'ịrụnyegasị ihe dị iche iche na-akwalite ọnọdụ obibindụ na ọnọdụ mmepe n'ime ime obodo dị iche iche na steeti ahụ.
Izunna Okafor Òtù ọrụ obi ebere a maara dịka 'All4One Friends Club of Nigeria' nọrọ na nsonso a wee kwụọrọ mmadụ iri na anọ ụgwọ ụlọọgwụ n'ụlọ ahụike nkụzi Mahadum Nnamdị Azikiwe dị na Nnewi, n'okpuru ọchịchị 'Nnewi North' nke steeti Anambra.
Izunna Okafor O kwòrò ekwò ma hịọ ahịọọ na nsonso a n'obodo Enugwu-Ukwu, dị n'okpuru ọchịchị ime obodo Njikọka nke steeti Anambra, dịka ndị obodo ahụ merùbèrè Ịgụ Arọ Enugwu-Ukwu, àgbà nke iri isii na atọ ya.
Izunna Okafor Ndị obodo Agụleri dị n'okpuru ọchịchị ime obodo 'Anambra East' nke steeti Anambra nọrọ na nsonso a wee mee emume ịgba Ọvala nke ya bụ nnukwu obodo.
Izunna Okafor Igbo sị na ọ na-adị mma ibu ụzọ ma ọkwa mmiri tupu ozuzo ya.
Izunna Okafor Ọ bụ nnọọ oge ọñụ na oge inye ike maka ije oziọma, dịka Bishọọpụ ụka Angịlịkan na Dayọsiisi Awka, onye bụkwa Ashbishọọpụ nke mpaghara Niger, bụ Ashbishọọpụ Alexander Ibezim chiri mmadụ iri na ise ụkọchukwu ma nyekwa ha ikike ije ozi dịka nd...
Izunna Okafor A kpọọla oku ka a kwụsị ịrụ arụrụ nsị, bụ ịnyụ nsị n'ọhịa nakwa n'ebe ndị ọzọ ghe oghe, ma kọwaa mkpa ọ dị mmadụ ịkwàlite ezi ọnọdụ adịmọcha na gburugburu ya oge niile.
Izunna Okafor Ọchịchị steeti Anambra ga-ele ọbịa na mmemme nkwanye ùgwù a kpọrọ "Educational Icon Award" nke ahọ 2020/2021, bụ mmemme nkwanye ùgwù maka ndị bụ ọkaibe na mmụta nakwa ndị tụnyegoro ụtụ n'ụzọ dị iche iche n'ịkwàlite ọnọdụ mmụta.
Izunna Okafor Otu onye zutere ọnwụ mberede ya na nsonso a, dịka otu nnukwu ụgbọala nwèrè ihe mberede okporo ụzọ n'Ụmụnze, dị n'okpuru ọchịchị Orumba South nke steeti Anambra.
Izunna Okafor Gọọmenti etiti na steeti Anambra, site n'okpuru atụmatụ 'International Fund for Agricultural Development, IFAD assisted Value Chain Development Programme' (IFAD-VCDP) enyekwuola ọtụtụ ndị mmadụ na-emepụta nri akpụ nkwàdo n'okpuru ọchịchị ab...
Izunna Okafor Igbo sị na anụ enweghị ụkwụ anaghị abọ aja, maka na anụ enweghn ụkwụ anọ abụghị anụ ụkwụ anọ.
Izunna Okafor Omenala bụ ọbara na-ehù na ndụ àgbụrụ, ma bụrụkwa nwata tote o tokwuru. Nke a bụ nke pụtara ihè n'ozùzuoke, dịka Ndi Ezi-Agulu Aguleri, bụ obodo dị n'okpuru ọchịchị 'Anambra East' nke steeti Anambra, merùbèrè emume Olili Ọnwa Ịsaa nke ahọ 2...