Na Rivers, Ndị Uweojii Ejidela Onye Ntọ, Nweta Ozu Mmadụ n'Aka Ya
By Izunna Okafor, Awka, Nigeria Aka ndị uweojii steeti Rivers akpàrala otu nwoke na-ewu èwù n'ihe gbasara ịtọrọ na igbu mmadụ, bụ Maazị Anthony Ndubuisi, bụkwa onye e nwetara okpokoro isi mmadụ atọ na ozu otu nwoke o gburu egbu na be ya.
1
0
0
1 Jul, 06:40 PM