Korona: Ndị Anambra, Ụnụ Atụla Egwu, Keenụ Nkwụcha —Obianọ
By Izunna Okafor, Awka, Nigeria Aka na-achị steeti Anambra, bụ Gọvanọ Obianọ akpọkuola ụmụafọ steeti ahụ ka ha ghara ịtụ egwu bànyere etu ọnụọgụgụ ndị butere ọrịa nje korona si agbago n'ike n'ike na steeti ahụ, ma dụọ ha ka onye ọbụla kee nkwụcha ma na-a...
0
0
1
10 Jun, 08:23 PM