Rochas na-akowa n’Ohakim mefuru ijeri naira 62 n’uzo na-ezighi ezi

Rochas na-akowa n’Ohakim mefuru ijeri naira 62 n’uzo na-ezighi ezi

Rochas Okorocha, na-ekwu na ha chọpụtara n’aka chịburu Steeti ahụ, Ikedi Ohakim, na ndị otu ya, mere nrụrụ aka.

N’akụkọ Chidi Nkwopara deere ndị Vanguard, aka na-achị Steeti Imo, Rochas Okorocha, na-ekwu na ha chọpụtara n’aka chịburu Steeti ahụ, Ikedi Ohakim, na ndị otu ya, mere nrụrụ aka. Rochas na-akọwa n’Ohakim na ndị otu ya mefuru ijeri naira 62 n’ụzọ na-ezighị ezi.

Okorocha gwara ndị Steeti Imo na Kọmiti ha họpụtara maka ileba anya n’otu e si emefu ego ndị Imo mere nchọpụta a.