Akuko

New Chinese Restaurant, Hua Ting, Commissioned in Anambra

New Chinese Restaurant, Hua Ting, Commissioned in Anambra

 

By Izunna Okafor, Awka

The Deputy Governor of Anambra State, Dr. Onyekachukwu Ibezim, has commissioned a newly established Chinese-owned restaurant in Awka, the state capital, describing the development as a clear indication that investor confidence is steadily returning to the state, largely due to improved security and deliberate government reforms.

The siting …

Nigeria @ 64: Akụkọ Ntọala Dị Ncheta

Nigeria @ 64: Akụkọ Ntọala Dị Ncheta

Nwa puru eze abụghịzị nwata, maka na ọ na-abụ ihe gbàá afọ, ọ gbanye mgbọrọgwụ.

Taa, bụ ụbọchị mbụ nke ọnwa Ọktoba afọ a, ka ala Nigeria merùberè mmemme ncheta ọgbụgba afọ iri isii na anọ o jiri nwere onwe ya pụọ n'aka ọchịchị ndị ọcha, n'afọ 1960.

Ala Nigeria, dịka akụkọ …

Ènwè Anarala Nwaanyị Nwa Ya Ebe Ọ Na-Enye Ya Ara, Gbafuo

Ènwè Anarala Nwaanyị Nwa Ya Ebe Ọ Na-Enye Ya Ara, Gbafuo

Otu enwe achako a maghị ebe o si, nọrọ na nsonso a wee tụọ ka egbe ma nachara otu nwaanyị nwa ya ebe ọ na-enye ya ara, gbafuo.

Dịka akụkọ siri kọọ, ya bụ ihe bụ nke mere na mpaghara Kigoma dị na mba Tanzania, bụ ebe ènwè ahụ nọkwara wee …

N'Imo, Nwoke Akwaala Arịrị Maka Nwa Ya Nwụrụ n'Ihe Mbigbọ

N'Imo, Nwoke Akwaala Arịrị Maka Nwa Ya Nwụrụ n'Ihe Mbigbọ

 Ka ọ gachara izuụka olenaole mmadụ dị otu narị na iri ise n'ọnụọgụ nwụrụ n'ọkụ ọgbụgba dapụtara n'ebe a na-esucha mmanụ agbidi, nke iwu akwadoghị (illegal refinery) dị n'Abaezi, Egbema, dị n'okpuruọchịchị ime obodo Ohaji/Egbema na steeti Imo; nna otu n'ime ndị ahụ ọkụ gbagburu, Maazị Uche Okwuodo enwebeghị ike …

N'Anambra, Ndị Ọkịja Akpụọla Arụsị Maka Mpụ na Arụrụala

N'Anambra, Ndị Ọkịja Akpụọla Arụsị Maka Mpụ na Arụrụala

Ọ na-abụ anụ gbaa ajọ, ọsọ a gbanyere ya ajọ egbe, maka na ọ na-abụ anụ febe ebeghị ebe, dinta agbaba atụghịa atụ.

Ka ọ dị taa, ndị obodo Okija, dị n'okpuruọchịchị ime obodo Ihiala, nke steeti Anambra ejirila otu olu kwekọrịta ma kpụọ arụsị megide mpụ na arụrụala na ajọ …

Soludo Eduola Mmadụ Anọ Ọzọ n'Iyi Ọrụ

Soludo Eduola Mmadụ Anọ Ọzọ n'Iyi Ọrụ

Gọvanọ steeti Anambra bụ Ọkammụta Chukwuma Soludo nọrọ ụbọchị Tuzdee wee duo mmadụ anọ ọzọ n'iyi ọrụ iji ọkwa dị icheiche n'ọchịchị ya na steeti.

Mmemme idu n'iyi ọrụ ahụ bụ nke weere ọnọdụ n'obi gọọmenti dị n'Awka, ma bụrụkwa ebe ọ nọrọ wee duo mmadụ anọ n'iyi ọrụ dịka ndị …

E Meela Ụbọchị Ndị anyarị n'Anambra, Kpọọ Gọọmenti Oku Nkwàdó

E Meela Ụbọchị Ndị anyarị n'Anambra, Kpọọ Gọọmenti Oku Nkwàdó

A kpọkuola gọọmenti s n'ogoogo dị icheiche ka ha nyere ndị anyarị aka n'ihe dị icheiche ha na-agabiga, ya na iji hụ na mbọ dị icheiche ha na-agba iji gbochie ọrịa kansa ime ha mị̀tàrà mkpụrụ a tụrụ anya.

Onyeisioche òtù ahụ jikọtara ndị ọrụsị na steeti Anambra, bụ Ọkaiwu Chuks …

Na Niger, E Kesàárala Ezinụlọ Ndị Uweojii Nwụrụ Anwụ Ego Nkwàdó

Na Niger, E Kesàárala Ezinụlọ Ndị Uweojii Nwụrụ Anwụ Ego Nkwàdó

Onyeisi ndị uweojii na steeti Anambra, bụ CP Monday Bala Kuryas nọrọ na nsonso a wee kesàárá ụfọdụ ndị mmadụ, bụ ndị ezinụlọ ndị ọrụ uweojii nwụrụ n'ọrụ uweojii n'ime steeti ahụ akwụkwọ ndọrọ ego nkwàdo mgbàkọta ya ruru nde naịra iri isii na anọ na ụma narị puku naịra …